1
2 Samuel 5:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Devid gbara iri afọ atọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịkwara iri afọ anọ.
Compare
Explore 2 Samuel 5:4
2
2 Samuel 5:19
Mgbe ahụ, Devid jụrụ ONYENWE ANYị ase sị, “Ọ bụ m gaa buso ndị Filistia agha? Ị ga-enyefe ha nʼaka m?” ONYENWE ANYị zara sị ya, “Gaa, nʼihi na aghaghị m inyefe ndị Filistia nʼaka gị.”
Explore 2 Samuel 5:19
Home
Bible
Plans
Videos