1
2 Ndị Eze 3:17
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na otu a ka ONYENWE ANYị kwuru, Unu agaghị ahụ ifufe maọbụ mmiri ozuzo, ma ndagwurugwu a ga-ejupụta na mmiri, unu onwe unu ga-aṅụ, na ehi unu, na anụmanụ ndị ọzọ unu ga-aṅụkwa mmiri.
Compare
Explore 2 Ndị Eze 3:17
2
2 Ndị Eze 3:15
Ma ugbu a, kpọtaranụ m onye na-akpọ ụbọ.” Mgbe ọkpọ ụbọ ahụ malitere ịkpọ ụbọ ya, aka ONYENWE ANYị bịakwasịrị Ịlaisha.
Explore 2 Ndị Eze 3:15
Home
Bible
Plans
Videos