1
2 Ndị Eze 19:19
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ugbu a, ONYENWE ANYị Chineke anyị, biko, zọpụta anyị site nʼaka ya, ka alaeze niile nke ụwa mata na naanị gị ONYENWE ANYị, naanị, bụ Chineke.”
Compare
Explore 2 Ndị Eze 19:19
2
2 Ndị Eze 19:15
Hezekaya kpere ekpere nye ONYENWE ANYị, sị, “O, ONYENWE ANYị, Chineke nke Izrel, onye ocheeze ya dị nʼetiti ndị cherubim, naanị gị bụ Chineke na-achị alaeze niile nke ụwa. Ọ bụkwa naanị gị kere eluigwe na ụwa.
Explore 2 Ndị Eze 19:15
Home
Bible
Plans
Videos