1
2 Ndị Kọrint 10:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Anyị na-ala ịrụ ụka niile na okwu ụgha niile nʼiyi, nke na-egbochiri ụmụ mmadụ ụzọ e si amata Chineke, na-eme ka echiche niile hulata isi nʼokpuru Kraịst.
Compare
Explore 2 Ndị Kọrint 10:5
2
2 Ndị Kọrint 10:4
Nʼihi na ngwa agha anyị ji ebu agha, abụghị ngwa agha nke mmadụ nkịtị nke ụwa, kama ha nwere ike nke mmụọ ịla ebe niile e wusiri ike nʼiyi.
Explore 2 Ndị Kọrint 10:4
3
2 Ndị Kọrint 10:3
Ọ bụ ezie na anyị na-ebi dịka mmadụ, ma anyị adịghị ebu agha dịka usoro anụ ahụ si dị.
Explore 2 Ndị Kọrint 10:3
4
2 Ndị Kọrint 10:18
Nʼihi na ọ bụghị onye ji aka ya bulie onwe ya elu ka a na-anabata, kama ọ bụ onye Onyenwe anyị jiri aka ya bulie.
Explore 2 Ndị Kọrint 10:18
Home
Bible
Plans
Videos