1
1 Ndị Eze 16:31
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ bụghị naanị na ọ gụrụ mmehie niile Jeroboam nwa Nebat mere dị ka ihe dị nta, kama ọ gara nʼihu lụọ Jezebel, nwa nwanyị Etbaal, eze ndị Saịdọn. O bidokwara ịkpọ isiala nye arụsị Baal, na ife ya ofufe.
Compare
Explore 1 Ndị Eze 16:31
2
1 Ndị Eze 16:30
Ehab nwa Omri mere ihe ọjọọ nʼanya ONYENWE ANYị karịa ndị eze niile buru ya ụzọ.
Explore 1 Ndị Eze 16:30
Home
Bible
Plans
Videos