ABÙ-ÁKWÁ 3:22, 23
ABÙ-ÁKWÁ 3:22 IGBOB
O sitere n'ebere nile nke Jehova na emeghi ka ayi gwusia, n'ihi na obi-ebere-Ya nile agwughi.
ABÙ-ÁKWÁ 3:23 IGBOB
Ha di ọhu kwa-ututu; ihe riri nne ka ikwesi-ntukwasi-obi-Gi bu.